Tumgik
#eji nara
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media
Christmas present for @pocketninja-ffxiv of our funny lizard siblings :>
25 notes · View notes
pocketninja-ffxiv · 4 months
Text
Tumblr media
Reasons why Eji is able to walk around Eorzea without a care in the world. Scary dog privileges.
1 note · View note
icechuksblog · 7 years
Quote
IGBO KWEENU........YA!!!!IGBO KWEENU..........YA!!!!IGBO KWEEZUONU....... ISEE!!!!!Ndi be anyi mmamanu o!, Rie nu!, muo nu!!, zuo nu!!, baa nu !!!..... Iseee!!!Awuchikwanu m ozo taa ka anyi kparita ka esi esi otu nri Igbo ana-akpo UKPO OGEDE. Ukpoogede bu ezigbo nri ndi igbo na-edozi ahu na-atokwa uto eji Oka na ogede esi. Nri a na-amasi m nke ukwuu. Onye kuzurim ka-esi esi ya bu nri bu Nne m ochie.IFE-EJI ESI UKPO OGEDE;1. OKA2. OGEDE(Nke dere ede nke oma)3. ISHA4. MKPURU AZU OKPOO5.NNU6. OSE7. YABASI8. NCHUANWU9.KNORR10. MMANU IGBO/NRI11. AKWUKWO NDU/OGEDE EJI EKE YAETU ESI ESI YA; Gbachasia oka gi ma sachaa ya nke oma, biee ogede gi tinye ya na oka gi,tinye ose oyibo,yabasi na isha were kwokoo ya onu.Sachaa azu tinye ya n'ite,tinye yabasi,nnu na knor, sie ya nke oma.Tinye mmanu nri na oka na ogede ikworo, wunye azu na mmiri i siputara na ya,tinyekwa nnu.  sachaa ma bie akwukwo nchuanwu tinye na ya. (Biko tinye obere nchuanwu).Ñaa akwukwo ndu ma obu ogede n'oku iga eji kee ya. Biko o buru na imaghi ka esi esi na akwukwo ndu biko were ihe ozo sie ya,mana o na-aka ato uto ma e were akwukwo ndu sie ya. I ñasia akwukwo ndu gi n'oku,bee ya etu o ga-esi kwe gi were kee ukpo ogede gi.Sinye ite n'oku, o suo,i tinye ukpo ogede i kere na ya. I ga esigide ya ruo mgbe o ruru nkeji iri ise,o yee nri agbakwala.Umunne m o kwanu etua ka m si esi nke m . I nwekwara ike bia gwa anyi etu isi esi nke gi,gwakwa anyi ihe i na-etinye na nke gi adiro ebea.Ngwa daalu nu ndi oma m ji eje mbaNara nu nsusu B.V Amanda Favour
http://icechuks2.blogspot.com/2017/10/nri-ukpo-ogede.html
0 notes
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media Tumblr media
Finding a half dead garlean in the woods is good luck you should bring him home and heal him trust me I'm a doctor
26 notes · View notes
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media
Banned from bringing bugs inside so she somehow brings something worse
22 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media Tumblr media
Two field trips going wrong for different reasons
13 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media Tumblr media
I don't have a funny text blurb to put here other than I do not like Asahi
8 notes · View notes
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media Tumblr media
Picked final fantasy up again back in June and I missed my silly lizard
10 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media Tumblr media
A test of your reflexes
8 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media Tumblr media
Crunch
Also bonus image
Tumblr media
7 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media Tumblr media Tumblr media
I think I handled maintenance well yesterday <- lying
7 notes · View notes
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media
Assorted doodles I've made since picking the game back up (not including the 14-15 Zenos/Eji comics)
5 notes · View notes
mijukaze · 2 months
Text
Tumblr media
Lemon
3 notes · View notes
mijukaze · 4 months
Text
Tumblr media
Sometimes a soggy man is also a criminal
5 notes · View notes
mijukaze · 5 months
Text
Tumblr media
Finished shadowbringers and I'm full of many emotions
3 notes · View notes
pocketninja-ffxiv · 8 months
Text
Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media Tumblr media
Tumblr media Tumblr media
Adventure time with Eji.
Nephew returned to the game, and I'll get random comics in the middle of the night and it's been the best and most hilarious thing. 😂
@mijukaze
11 notes · View notes